Akụkọ Ozi January
Av. Av. Av. Av.
Ọnụ Ọgụgụ: Hrs. Mags. R.V. Bi.St.
Sp’l Pios. 341 136.0 18.0 63.8 11.3
Pios. 19,743 67.3 7.0 24.5 5.4
Aux. Pios. 6,859 56.2 4.1 15.4 3.3
Pubs. 179,350 10.9 0.9 3.6 0.9
NGỤKỌTA 206,293 Ndị E Mere Baptism: 1,318
Obi dị anyị ụtọ ịkọ na e nwere ọnụ ọgụgụ kasị elu e nwetụrụla ná ndị nkwusa, na-enwe 206,293 nyere akụkọ ozi na January. Nke a bụ ọnụ ọgụgụ anyị kasị elu nke atọ n’afọ ije ozi a. Ndị ọsụ ụzọ oge nile dị 19,743 nyere akụkọ ozi bụkwa ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu. Anyị nwere ugbu a ọgbakọ 3,999 e debara aha ha n’akwụkwọ.