Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 12/97 p. 2
  • Akụkọ Ozi August

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Akụkọ Ozi August
  • Ozi Alaeze Anyi—1997
Ozi Alaeze Anyi—1997
km 12/97 p. 2

Akụkọ Ozi August

Av. Av. Av. Av.

Ọnụ Ọgụgụ: Hrs. Mags. R.V. Bi.St.

Sp’l Pios. 407 139.0 13.0 66.0 11.0

Pios. 19,554 68.0 6.0 25.0 6.0

Aux. Pios. 6,605 57.0 4.0 16.0 4.0

Pubs. 176,554 11.0 1.0 4.0 1.0

NGỤKỌTA 203,110 Ndị E Mere Baptism: 813

Anyị nwere obi ụtọ ịkọ na akụkọ ozi anyị nke August ewetawo afọ ije ozi 1997 ná ngwụsị na-enye nnukwu obi ụtọ, na-enwe ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu bụ́ 203,110 ndị nkwusa. Ndị ọsụ ụzọ oge nile dị 19,554 nyere akụkọ ozi bụkwa ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu. Anyị nwere ugbu a ọgbakọ 3,944 e debara aha ha n’akwụkwọ.

Otu akụkụ na-agba nnọọ ume nke akụkọ afọ ije ozi 1997 bụ na na mbụ ya kemgbe akụkọ ọrụ Alaeze ahụ na Nigeria, anyị nwere 17,304 ndị e mere baptism n’otu afọ ije ozi. Ọzọkwa, ndị bịara Ememe Ncheta maka 1997 dị 598,717. Nke a na-egosi ịrị elu 15 pasent karịa nke ndị bịara ya na 1996 nke bụ 520,413. Anyị na-ekele Jehova maka ịgọzi ọrụ anyị nke ukwuu n’afọ a. Anyị ga-agba mmadụ nile ume ilebakwuru itinye akwụkwọ anya, karịsịa itinye ụtụ magazin, n’ihi na e nwere mbelata 2.9 pasent n’afọ ije ozi gara aga.

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya