Nke A Na-amụ Amụ
ỌGỌST 2019
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: SEPTEMBA 30 RUO ỌKTOBA 27, 2019
© 2019 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a. Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
Ebe Pọl na-edegara ọgbakọ dị na Filipaị akwụkwọ ozi mgbe a tụrụ ya mkpọrọ n’ụlọ ya na Rom. O jikwa oge ahụ zie ndị na-eche ya nche na ndị bịara ileta ya ozi ọma (Gụọ isiokwu a na-amụ amụ nke 32, paragraf nke 16)