Isiokwu Ndị Gbara na JW.ORG
È KERE YA EKE?
Otú Ijiji A Na-akpọ Fruit Fly Si Efe Ngwa Ngwa
Ijiji a na-akpọ fruit fly na-enwe ike ịtụgharị ngwa ngwa ma ọ na-efe, otú ahụ ụgbọelu e ji alụ agha si atụgharị. Ma, ọ na-eji ihe na-erughị otu tịnkọm atụgharị. Olee otú ijiji a si mụta ịna-efe otú ahụ?
(Gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa SAYENSỊ NA BAỊBỤL.)
BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
Mgbe Stéphane bụ nwa okorobịa, ihe na-agaziri ya, ya abụrụkwa onye a ma ama. Ma, ọ dị ya ka ndụ ya enweghị isi. Olee otú o si nwewe obi ụtọ ma jiri ndụ ya mewe ihe bara uru?
(Gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa UDO NA OBI ỤTỌ.)