Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w18 Septemba p. 2
  • Isiokwu Ndị Dị n’Ụlọ Nche A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Ndị Dị n’Ụlọ Nche A
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2018
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2018
w18 Septemba p. 2

Isiokwu Ndị Dị n’Ụlọ Nche A

IZU NA-AMALITE N’ỌKTOBA 29, 2018 RUO NỌVEMBA 4, 2018

3 ‘Unu Maara Ihe Ndị A, Unu Ga-enwe Obi Ụtọ ma Unu Na-eme Ha’

Mmadụ inwe amamihe abachaghị uru ma ọ bụrụ na o nweghị ihe o ji ya mee. Ma, ka anyị nwee ike ime ihe anyị mụtara, anyị kwesịrị ịdị umeala n’obi. Isiokwu a ga-agba anyị ume ka anyị na-adị umeala n’obi. Otú anyị ga-esi eme ya bụ ịna-eṅomi ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl, bụ́ ndị ziri ụdị mmadụ niile ozi ọma, tinye ndị ọzọ n’ekpere ha, ma chere ka Jehova mee ihe maka ya.

8 Ndị Kraịst Merala Agadi, Jehova Ji Ozi Unu Na-ejere Ya Kpọrọ Ihe

IZU NA-AMALITE NA NỌVEMBA 5 RUO 11, 2018

12 Na-ahụ Ndị Ọzọ n’Anya n’Ihi na Ọ Na-ewuli Ha Elu

N’oge a tara ezigbo akpụ, ọ dị mfe mmadụ ịda mbà n’obi. Jehova na Jizọs na-enyere anyị aka idi nsogbu ndị na-abịara anyị. Ma, anyị kwesịkwara ịna-akasirịta ibe anyị obi ma na-agba ibe anyị ume. Isiokwu a na-egosi otú anyị nwere ike isi na-ewuli ibe anyị elu n’ịhụnanya.

IZU NA-AMALITE NA NỌVEMBA 12 RUO 18, 2018

17 Obi Ụtọ Na-adịrị Ndị Na-efe “Chineke Bụ́ Onye Obi Ụtọ”

Jehova bụ Chineke onye obi ụtọ. Ọ chọkwara ka ndị ohu ya na-enwe obi ụtọ. Ma, olee otú anyị nwere ike isi na-enwe obi ụtọ n’agbanyeghị ọnwụnwa na nsogbu ndị na-abịara anyị n’ụwa Setan a? N’ihe Jizọs kụziri n’Ozizi Elu Ugwu ya, ọ gwara anyị ihe anyị ga-eme ka anyị nọgide na-enwe obi ụtọ.

22 Ị̀ Ma Ihe Na-akụnụ?

IZU NA-AMALITE NA NỌVEMBA 19 RUO 25, 2018

23 Onye Pụrụ Ime Ihe Niile nke Na-echebara Ndị Ọzọ Echiche

IZU NA-AMALITE NA NỌVEMBA 26, 2018 RUO DISEMBA 2, 2018

28 Dịrị Obiọma ma Na-echebara Ndị Ọzọ Echiche Ka Jehova

N’ụwa a ndị mmadụ na-eche naanị banyere onwe ha, ndị ohu Jehova dị iche n’ihi na ha hụrụ ndị mmadụ n’anya. Otu ụzọ ha si egosi ya bụ ịna-echebara ndị ọzọ echiche. N’isiokwu abụọ a, anyị ga-atụle otú Jehova si na-echebara anyị niile echiche nakwa otú anyị ga-esi na-eṅomi ya.

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya