Isiokwu Ndị Dị n’Ụlọ Nche A
3 Akụkọ Ndụ—Adara M Ogbenye ná Mmalite, ma Baa Ọgaranya n’Ikpeazụ
9 Udo, Olee Otú Ị Ga-esi Enweta Ya?
IZU NA-AMALITE NA JULAỊ 9 RUO 15, 2018
12 Jehova Hụrụ Ndị Ji “Ntachi Obi Na-amị Mkpụrụ” n’Anya
IZU NA-AMALITE NA JULAỊ 16 RUO 22, 2018
17 Ihe Mere Anyị Ji “Na-amị Mkpụrụ Dị Ukwuu”
Isiokwu nke mbụ tụlere ihe atụ Jizọs ji osisi vaịn na onye na-agha mkpụrụ mee ma kọwaa ihe ha na-akụziri anyị gbasara ozi ọma anyị na-ekwusa. Isiokwu nke abụọ tụlere ọtụtụ ihe Baịbụl kwuru mere anyị ga-eji jiri ntachi obi na-ekwusa ozi ọma.
IZU NA-AMALITE NA JULAỊ 23 RUO 29, 2018
IZU NA-AMALITE NA JULAỊ 30, 2018 RUO ỌGỌST 5, 2018
27 Ndị Na-eto Eto, Guzogidenụ Ekwensu
Setan bụ onye iro anyị. Olee otú o siruru n’ike? Olee ihe ndị ọ na-agaghị emeli? Olee otú anyị niile, ma ndị na-eto eto ga-esi guzogide ya? Isiokwu abụọ a ga-aza ajụjụ ndị a, nyekwara anyị aka ịnọgide ná mkpebi anyị mere iguzogide Ekwensu.