Ụlọ Nche Nke A Na-amụ Amụ
MACH 2018
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: EPREL 30 RUO JUN 3, 2018
© 2017 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
KROESHIA
Ebe ụmụnna abụọ na-enye otu nwoke na-ete ụlọ agba traktị n’àkwà mmiri dị n’ihu ụlọ ndị mọnk a rụrụ ihe dị ka narị afọ ise gara aga. Ọ dị nso n’obodo Split
NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA
5,335
MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL
2,123
NDỊ BỊARA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS (2016)
8,434
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.jw.org/ig.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.