Ụlọ Nche Nke A Na-amụ Amụ
JENỤWARỊ 2018
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: FEBỤWARỊ 26 RUO EPREL 1, 2018
© 2017 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
BOLIVIA
Ebe di na nwunye abụọ bụ́ ndị ọsụ ụzọ n’obodo Riberata dị na Beni na-ebuba akwụkwọ anyị n’ụgbọelu. Ha na-aga otu ime ime obodo dị na Bolivia ịga zie ozi ọma
NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA
26,081
MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL
42,568
NDỊ BỊARA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS (2016)
75,027
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.jw.org/ig.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.