Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
◼ Olee ihe ndị nwere ike inyere gị aka ịghọta Baịbụl? Gụọ peeji nke 6-8.
◼ Obi ò nwere ike iru mmadụ ala n’ụwa a nsogbu juru? Gụọ peeji nke 10-12.
◼ À chọtala ụgbọ Noa? Gụọ peeji nke 13-14.
◼ Ònye bụ Abigel, oleekwa ihe anyị nwere ike ịmụta n’okwukwe ya? Gụọ peeji nke 18-21.
◼ Chineke ọ̀ kwadoro nwoke ịlụ ihe karịrị otu nwaanyị? Gụọ peeji nke 30.