Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
◼ Olee otú ịtụgharị uche n’otú e si kee kpakpando nwere ike isi metụ gị n’ahụ́? Gụọ peeji nke 7.
◼ Olee ihe i nwere ike ịmụta banyere Chineke mgbe ị hụrụ otú nne si hụ nwa ọhụrụ ya n’anya? Gụọ peeji nke 9.
◼ Gịnị mere di na nwunye ji kwesị ige ibe ha ntị ma ghọta otú ọ dị ibe ha n’obi? Gụọ peeji nke 11.
◼ Gịnị ka Alaeze Chineke bụ, oleekwa ihe ọ ga-eme n’ụwa? Gụọ peeji nke 16.
◼ Olee ihe ụfọdụ kacha ndị ọrịa ha na-anaghị ala ala mkpa? Gụọ peeji nke 28.