Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w07 12/1 p. 3
  • Ọ̀ Ga-ekwe Omume Mmadụ Nile Ịdị n’Otu?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọ̀ Ga-ekwe Omume Mmadụ Nile Ịdị n’Otu?
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2007
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ezinụlọ Jehova Nwere Ịdị N’otu Dị Oké Ọnụ Ahịa
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1996
  • Jigide Ịdị n’Otu na Mgbe Ikpeazụ A
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1996
  • E Nwere Ndị Dị n’Otu n’Ụwa Nile Gịnị Nyeere Ha Aka Ịdị n’Otu?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2007
  • E Ji Ịdị n’Otu Mara Ndị Na-efe Chineke Ezi Ofufe
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2010
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2007
w07 12/1 p. 3

Ọ̀ Ga-ekwe Omume Mmadụ Nile Ịdị n’Otu?

À NA-AGA inwe udo n’ụwa nile ka ụwa anyị a ọ̀ na-aga itisasị? O yiri ka e nwere ọtụtụ ihe mere a ga-eji kweta na nke ọ bụla nwere ike ime.

Ụfọdụ ndị ọchịchị ụwa nọ n’otu akụkụ na-ekwusi ike na ọ ga-ekwe omume inwe udo n’ụwa nile—ikekwe ihe mere ha ji ekwu nke a bụ n’ihi na ha maara ụdị ebelebe ga-egbunụ ma e nwee agha ụwa ọzọ. N’aka nke ọzọ, ezigbo egwu na-ejide ọtụtụ ndị ma a jụọ ajụjụ ndị dị ka: Olee mba nke nwere ngwá agha ọ gwụrụ mba? Hà ga-anwa anwa tụpụ ha? Gịnị ga-eme ma ha tụọ ha?

Ihe ndị merela n’ụwa na-egosi na ọ dịla anya ịsọ mpi na ịkpọasị ji bụrụ isi ihe na-eme ka o sie ike ịdị n’otu, okpukpe sokwa nnọọ na-afụnye ọkụ ná nsogbu ahụ kama imenyụ ya emenyụ. Otu odeakụkọ bụ́ James A. Haught dere, sị: “Ihe ọ bụla na-akpata nkewa nwere ike ibute esemokwu, okpukpe sokwa n’otu n’ime ihe kasị akpata nkewa. Ọ bụ eziokwu na ọtụtụ mmadụ kwetara na okpukpe na-eme ka ndị mmadụ ‘na-eme ihe ọma,’ o doro anya na ọ na-eme ka ụfọdụ mmadụ kpawa arụ kasị arụ.” Onye na-ede akwụkwọ bụ́ Steven Weinberg chekwara otú ahụ. O dere, sị: “Ọ bụ okpukpe na-eme ka ndị bụ́ ezigbo mmadụ malite ịkpa arụ.”

Olileanya ọ bụla ọ̀ dị na ụwa anyị a ga-emesị dị n’otu? Ee! Ma dị ka anyị ga-ahụ, ọ gaghị abụ ụmụ mmadụ ma ọ bụ okpukpe ndị mmadụ ji aka ha hiwe ka a ga-esi n’aka ha mee nke a.

[Ihe Odide gbatụrụ okpotokpo dị na peeji nke 3]

Ụwa a ọ̀ dị ka bọmbụ na-achọ ịgbawa agbawa?

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya