Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w07 3/1 p. 32
  • Ihe Omume nke E Kwesịrị Icheta!

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Omume nke E Kwesịrị Icheta!
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2007
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2007
w07 3/1 p. 32

Ihe Omume nke E Kwesịrị Icheta!

Monday, April 2

Na Naịsan 14 nke afọ 33 O.A., Jizọs nyere ndịozi ya mmanya na achịcha na-ekoghị eko. Gịnịzi ka ọ gwara ha? Ọ sịrị: “Nọgidenụ na-eme nke a iji na-echeta m.”—Luk 22:19.

N’ihi nke a, otu ugboro n’afọ, Ndịàmà Jehova n’ụwa nile na-ezukọta iji cheta ọnwụ Jizọs n’otu ụzọ ahụ o nyere ntụziaka ka e siri na-eme ya n’abalị ahụ o kwuru ihe ahụ dị n’akwụkwọ Luk. N’afọ a, Naịsan 14 ga-amalite mgbe anyanwụ dasịrị na Monday, April 2. E ji obi ụtọ na-akpọ gị ka ị bịa sonyere anyị ná nzukọ a anyị ga-enwe n’uhuruchi nke ụbọchị ahụ iji cheta ọnwụ Jizọs. Biko jụọ Ndịàmà Jehova bi n’ógbè gị iji mara kpọmkwem oge na ebe a ga-anọ eme ya.

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya