Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w94 7/1 p. 32
  • Ha Na-esonyere Òtù Ụmụnna Dị n’Otu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ha Na-esonyere Òtù Ụmụnna Dị n’Otu
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1994
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1994
w94 7/1 p. 32

Ha Na-esonyere Òtù Ụmụnna Dị n’Otu

Ọbụ n’August 7, 1993, n’Ámá Egwuregwu Republican dị na Kiev, Ukraine. Ihe karịrị 64,000 bịaranụ, ji ịtụ anya na-elepụ anya ka oge ahụ ruru. Mgbe ahụ, ná nzaghachi nye ajụjụ abụọ nke ezi uche dị n’ime ha, ọtụtụ puku zara n’olu dara ụda sị, “Da!” (“Ee!”) N’ụzọ dị otú a, ha mere nkwupụta ihu ọha nke okwukwe ha ma gaa n’ihu igosịpụta nrara ha raara onwe ha nye Jehova Chineke site n’ịbụ ndị e mere baptism n’ime otu n’ime ọdọ mmiri isii ahụ dị n’ámá egwuregwu ahụ.​—⁠Matiu 28:19.

Otú a, n’ime ụbọchị nke atọ a nke Mgbakọ “Izi Ihe Chineke” nke Ndịàmà Jehova nke mba nile, ndị na-ege ntị hụrụ ihe omume pụrụ iche: e mere 7,402 baptism, ha ghọkwara, ọ bụghị akụkụ nke chọọchị kewara ekewa, kama nzukọ ndị Kraịst zuru ụwa ọnụ nke dị n’otu.

Ọ bụrụ na ọ ga-amasị gị ịmụtakwu banyere ezi ịdị n’otu nke ndị Kraịst, biko deta akwụkwọ na Watch Tower, P.M.B. 1090, Benin City, Edo State, ma ọ bụ n’adres nke kwesịrị ekwesị e depụtara na peji nke 2.

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya