Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w93 4/1 p. 32
  • Ihe Omume Kasị Mkpa N’akụkọ Ihe Mere Eme

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Omume Kasị Mkpa N’akụkọ Ihe Mere Eme
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1993
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1993
w93 4/1 p. 32

Ihe Omume Kasị Mkpa N’akụkọ Ihe Mere Eme

Gịnị mere o ji dị otú ahụ? Ihe omume ahụ bụ ọnwụ nke Jisọs Kraịst.

O jere ozi iwepụ ọkaaka Chineke n’ụta, nwapụtakwa na mmadụ pụrụ ịnọgidesi ike n’ezi ihe nye Chineke. O megheere ihe a kpọrọ mmadụ olileanya nke inweta ndụ ebighị ebi n’ọnọdụ nile nke paradaịs. Jisọs n’onwe ya guzobere ncheta nke ọnwụ ya n’abalị ahụ tupu ọ nwụọ.

Ọ bụ ememe dị mfe. Mgbe a na-eme ya, Jisọs gwara ndị na-eso ụzọ ya: “Na-emenụ nke a ka unu wee na-echeta m.” (Luk 22:​19, 20) Ị̀ ga-echeta ya? Ndịàmà Jehova na-akpọ gị òkù isonyere ha n’ime ncheta nke ihe omume nke a kasị mkpa n’akụkọ ihe mere eme. N’afọ a ụbọchị a ga-eme ya bụ Tuesday, April 6, mgbe anwụ dasịrị.

Biko gaa n’Ụlọ Nzukọ Alaeze dị gị nso iji mata maka oge na ebe a ga-eme ya kpọmkwem. A gaghị anakọ ụtụ ọ bụla, a na-akpọkwa ndị ga-abịanụ okù ka ha gere okwu izi ihe, kiriekwa usoro ememe ahụ dị mfe.

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya