Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w91 4/1 p. 32
  • 1914—Oge Oké Mgbanwe

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • 1914—Oge Oké Mgbanwe
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1991
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1991
w91 4/1 p. 32

1914—Oge Oké Mgbanwe

Ndị ọkọ akụkọ ihe mere eme na-ekwu na 1914 bụ oge e nwere oké mgbanwe n’akụkọ ihe mere eme. Ma ogologo oge tupu mgbe ahụ, Bible ebuworị amụma na ọ ga-adị otú ahụ. Gịnị ka Bible na-ekwu banyere 1914? Olee ụzọ ihe mere n’oge ahụ siworo metụta gị?

E nyere azịza ndị na-akpali mmasị n’akwụkwọ ahụ bụ Ezi Udo na Ịnọ ná Ntụkwasị Obi—Olee Otú Ị Pụrụ Isi Nweta Ya? Lee isiokwu nta ahụ bụ “Afọ ahụ A Kara Aka—1914 O.A.” na peji 70. E dezigharịrị akwụkwọ ahụ na 1986, ka ọ dị ugbu a, e kesawokwa ya ruo ọnụ ọgụgụ kwesịrị ịrịba ama nke 41.7 nde na 70 asụsụ dị iche iche. Nweta nke gị.

Biko ziterenụ m akwụkwọ ahụ e kwesịrị mkpo ya ike nke nwere 192 peji, bụ́ Ezi Udo na Ịnọ ná Ntụkwasị Obi—Olee Otú I Pụrụ Isi Nweta Ya? (Iji matakwuo ihe banyere nke a, degara adres ahụ dị n’okpuru akwụkwọ.)

[Ebe e si Nweta Foto dị na peeji nke 32]

U.S. National Archives photo

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya