Olee Akwụkwọ Okpukpe Nke A Kasị Ekesa?
Ụlọ Nche! Ugbu a a na-ebi ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ 14 nde nke mbipụta ọ bụla nke magazin a n’ihe karịrị otu narị asụsụ. Ị pụrụ ịnata Ụlọ Nche! na nke ọ bụla n’ime asụsụ ndị ahụ e depụtara na peji 2. Nata ụtụ otu afọ, mbipụta abụọ kwa ọnwa, nanị site n’idejupụta na izite mpempe akwụkwọ nke na-esonụ, ya na N24.
Biko ziterenụ m ụtụ otu afọ nke Ụlọ Nche. Etinyere m N24.