Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w90 8/15 p. 32
  • “Ọla Nke a Dị Ebube”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Ọla Nke a Dị Ebube”
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1990
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1990
w90 8/15 p. 32

“Ọla Nke a Dị Ebube”

Nke a bụ ihe otu onye guru ya na Quebec, Canada, kporo akwụkwọ ahụ bụ Ịdị n’Otu n’Ofufe nke Nanị Ezi Chineke Ahụ. O dere, sị: “Ọ dịbeghị mgbe ọ bụla o yiri ka m mụtawo ihe nke ukwuu dị ka ọ dị. n’akwụkwọ nke a, nke nwere ndụmọdụ ndị na-akpali akpali. N’ezie akwụkwọ nke a emewo ka m nwee agụụ maka ihe ọmụma ime mmụọ.”

Nke a bu akwụkwọ mara mma nke ukwuu iji nyere onye na-amụsi Bible ike aka ịga n’ihu ruo ntozu okè ime mmụọ. Nata nke gị site n’idejupụta ma zite mpempe akwụkwọ nke a.

Nke a bụ akụkụ nke ọrụ nkuzi Bible zuru ụwa ọnụ nke e ji onyinye afọ ofufo na-akwado.

Biko ziterenụ m, n’anaghị m ego nzite ya, akwụkwọ ahụ e kwesiri mkpo ya ike nke nwere 192 peji, bụ́ ịdị n’Otu n’Ofufe nke Nanị Ezi Chineke Ahụ. (Degara adres ahụ dị n’okpuru akwụkwọ maka ịmatakwu ihe banyere nke a.)

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya