Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w90 3/15 p. 32
  • “Ihe Puru lche!”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Ihe Puru lche!”
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1990
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1990
w90 3/15 p. 32

“Ihe Puru lche!”

Ka ọ na-egosipụta mmasị maka akwụkwọ ahụ bụ Ịdị n’Otu n’Ofufe nke Nanị Ezi Chineke Ahụ, otu onye gụrụ ya, onye Pennsylvania, U.S.A., dere, sị: “Nke a bụ ihe pụrụ iche. Lee nnọọ ihe enyemaka dị ebube ọ bụ iru ntozu okè dị ka onye Kraịst! Ụzọ e si dee ya na-akpọ anyị òkù iji ike iche echiche anyị mee ihe n’ụzọ kwekọrọ n’ụkpụrụ Bible. Ọ bụ kpọmkwem ihe dị anyị mkpa.” Gị onwe gị pụkwara ịnata enyemaka iji ruo ntozu okè dị ka onye Kraịst site n’enyemaka nke akwụkwọ nke a mara mma. Nata nke gị site n’idejupụta ma zite mpempe akwụkwọ nke a. Nanị N5.

Biko ziterenụ m, n’anaghị m ego nzite ya, akwụkwọ ahụ nwere 192 peji, nke nwere ọtụtụ ihe osise nke e kwesiri mkpo ya ike bụ́ Ịdị n’Otu n’Ofufe nke Nanị Ezi Chineke Ahụ. Etinyere m N5.

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya