Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • CO-pgm18 p. 2-3
  • Fraịdee

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Fraịdee
  • 2018 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Sọnde
    2024 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Satọdee
    2018 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Fraịdee
    2019 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Fraịdee
    2024 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
Lee Ihe Ndị Ọzọ
2018 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
CO-pgm18 p. 2-3
Ebe Jọshụa na-agụ akwụkwọ Iwu ahụ. Ebe Devid tinyere nkume n’èbè na-agba Golayat

Fraịdee

“Nwee obi ike, dịkwa ike nke ukwuu”​—JỌSHỤA 1:7

ỤTỤTỤ

  • 9:20 Vidio Abụ Olu Ụtọ

  • 9:30 Abụ nke 110 na Ekpere

  • 9:40 OKWU ONYEISI OCHE: Ọ Bụ Jehova Na-eme Ka Anyị Nwee Ezigbo Obi Ike (Abụ Ọma 28:7; 31:24; 112:7, 8; 2 Timoti 1:7)

  • 10:10 OKWU MMADỤ ATỌ GA-EKWU: Ihe Mere Ezigbo Ndị Kraịst Ji Kwesị Inwe Obi Ike

    • Ikwusa Ozi Ọma (Mkpughe 14:6)

    • Ịnọgide Na-adị Nsọ (1 Ndị Kọrịnt 16:13, 14)

    • Ịdị Iche n’Ụwa (Mkpughe 13:16, 17)

  • 11:05 Abụ nke 126 na Ịma Ọkwa

  • 11:15 AKỤKỌ BAỊBỤL A NA-EGERE EGERE: “Nwee Obi Ike, Dị Ike, Meekwa Ihe” (1 Ihe E Mere 28:1-20; 1 Samuel 16:1-23; 17:1-51)

  • 11:45 ‘Ngwá Ọgụ Ọ Bụla A Ga-akpụ Iji Lụso Unu Ọgụ Agaghị Aga nke Ọma’ (Aịzaya 54:17; Abụ Ọma 118:5-7)

  • 12:15 Abụ nke 61 na Nkwụsịtụ

Ebe Shedrak, Mishak, na Abednego si n’ọkụ ahụ pụta n’enweghị ihe mere ha. Ebe Pọl onyeozi na-agwa Timoti ihe ọ ga-edere ya n’akwụkwọ ozi mgbe a tụrụ Pọl mkpọrọ n’ụlọ ya

EHIHIE

  • 1:25 Vidio Abụ Olu Ụtọ

  • 1:35 Abụ nke 69

  • 1:40 OKWU MMADỤ ISII GA-EKWU: Ihe Ndị Na-eme Ka Anyị Ghara Inwe Ezigbo Obi Ike na Ihe Ndị Na-eme Ka Anyị Nwee Ezigbo Obi Ike

    • Ịda Mbà na Inwe Olileanya (Abụ Ọma 27:13, 14)

    • Ime Mkpesa na Ikele Jehova (Abụ Ọma 27:1-3)

    • Ntụrụndụ Na-adịghị Mma na Ikwusa Ozi Ọma (Abụ Ọma 27:4)

    • Ndị Enyi Ọjọọ na Ezigbo Ndị Enyi (Abụ Ọma 27:5; Ilu 13:20)

    • Amamihe Ụwa na Ịmụ Baịbụl (Abụ Ọma 27:11)

    • Inwe Obi Abụọ na Inwe Okwukwe (Abụ Ọma 27:7-10)

  • 3:10 Abụ nke 55 na Ịma Ọkwa

  • 3:20 OKWU MMADỤ ATỌ GA-EKWU: Ihe Ha Dị Njikere Ịhapụ na Otú E Si Kwụọ Ha Ụgwọ

    • Hananaya, Mishel, na Azaraya (Daniel 1:11-13; 3:27-29)

    • Akwịla na Prisila (Ndị Rom 16:3, 4)

    • Stivin (Ọrụ Ndịozi 6:11, 12)

  • 3:55 “Nweenụ Obi Ike! Emeriwo M Ụwa” (Jọn 16:33; 1 Pita 2:21, 22)

  • 4:15 Ndị Agha Kraịst Nwere Obi Ike (2 Ndị Kọrịnt 10:4, 5; Ndị Efesọs 6:12-18; 2 Timoti 2:3, 4)

  • 4:50 Abụ nke 22 na Ekpere Mmechi

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya