Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • rj p. 16
  • Okwu Mmechi

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Okwu Mmechi
  • Lọghachikwute Jehova
Lọghachikwute Jehova
rj p. 16

Okwu Mmechi

Ò nwere mgbe ị na-akọrọ ndị ọzọ ihe ụfọdụ mere gị ezigbo obi ụtọ mgbe ị ka na-aga ọmụmụ ihe ndị Jehova? O nwere ike ịbụ ihe e mere n’ọmụmụ ihe ma ọ bụ ná mgbakọ, ihe mere n’ozi ọma, ma ọ bụkwanụ ihe gị na nwanna ibe gị kparịtara. Ọ bụrụ na ị na-akọrọ ndị ọzọ ihe ndị a, i chefubeghị Jehova, yanwa echefubeghịkwa gị. Ọ na-echeta ozi niile i ji obi gị niile jeere ya. Ọ na-agụsikwa ya agụụ ike inyere gị aka ka ị lọghachikwute ya.

Jehova kwuru, sị: “Mụ onwe m ga-achọta atụrụ m wee lekọta ha. Dị ka onye na-azụ ìgwè atụrụ ya si elekọta ha n’ụbọchị ọ nọ n’etiti atụrụ ya ndị gbasara agbasa, otú ahụ ka m ga-elekọta atụrụ m. M ga-anapụtakwa ha n’ebe niile a chụsasịrị ha.”—Ezikiel 34:11, 12.

Foto ụmụnna nwaanyị nọ́ ná mgbakọ. Ihu bụ ha ọchị ọchị
    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya