Enyemaka Iji Ghọta Bible
Ihe ọmụma ndị dị gị mkpa dị na Bible.
• Ọ na-akọwa ihe Onye Okike kwuru banyere nzube nke ndụ.
• Ọ na-enye ndụmọdụ kasị mma banyere ụzọ a pụrụ isi nagide nsogbu nke ndụ ugbu a.
• Ọ na-egosi ihe dị mkpa iji bụrụ onye a nwapụtara mgbe anyị nile ga-eguzo n’ihu oche ikpe Chineke.
A na-eduzi ihe karịrị ọmụmụ Bible 5,000,000 n’ụzọ chiri anya n’ụwa nile.
Ndokwa ga-ekwekọ n’ọnọdụ gị. N’EFU.
Zite arịrịọ gị n’adres dị n’okpuru bụ́ nke kasị dịrị gị nso, ma ọ bụ kpọtụrụ nke ọ bụla n’ime Ndịàmà Jehova nọ n’ógbè gị.