Ihe Ndị A Dị n’Ịntanet
ISIOKWU
Isiokwu a ga-enyere gị aka ịmata ihe ndị i kwesịrị ichegbu onwe gị maka ha na ihe ndị ị na-ekwesịghị ichegbu onwe gị maka ha.
(Gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa > NDỊ NA-ETO ETO)
Isiokwu a kọwara otú Ndịàmà Jehova si agbata ọsọ enyemaka ma e nwee ọdachi.
(Gaa n’ebe e dere GBASARA ANYỊ, pịa > AJỤJỤ NDỊ MMADỤ NA-AJỤKARỊ)