Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
January-March 2008
Imeso Ụmụ Nwaanyị Ihe Ike—Olee Otú Baịbụl Si Ele Ya Anya?
N’ụwa niile, a na-emeso ụmụ nwaanyị ihe ike, na-akpapụkwa ha iche. Ụfọdụ okpukpe na-akwadodị mmeso ọjọọ a na-emeso ụmụ nwaanyị. Ma, olee otú Chineke si ele ya anya?
3 Imeso Ụmụ Nwaanyị Ihe Ike Nsogbu Zuru Ụwa Ọnụ
4 Olee Otú Chineke Na Kraịst Si Ele Ụmụ Nwaanyị Anya?
28 Otú E Sirila Mee Ka A Mara Aha Chineke
30 Ọ̀ Bụ Akụkọ Ifo Ka Ọ̀ Bụ Eziokwu?
31 Ihe Na-egosi Ịhụnanya Na-adịgide Adịgide Chineke Nwere
32 O Nwere Mmasị na Ya Karịa n’Ihe Egwuregwu Ọ Bụla
M̀ Kwesịrị Ịdị Na-egwu Egwuregwu Kọmputa? 24
A na-eme ihe ike, na-enwekwa mmekọahụ n’ọtụtụ egwuregwu kọmputa. Olee otú Onye Kraịst nwere ike isi mata nke o kwesịrị igwu? Olee otú oge ọ ga-eji gwuo ya kwesịrị ịharu? Ò nwere egwuregwu ndị ọzọ o nwere ike igwu?