Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g05 7/8 p. 32
  • Mụta ihe Bible Na-akụzi

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mụta ihe Bible Na-akụzi
  • Teta!—2005
Teta!—2005
g05 7/8 p. 32

Mụta ihe Bible Na-akụzi

◼ Gịnị Ka Chineke Na-achọ n’Aka Anyị? bụ broshuọ dị peeji 32 nke ya na magazin a hà. E mere ya iji nyere ndị mmadụ aka ịghọta ozizi Bible ndị bụ́ isi. Broshuọ a na-akọwa n’ụzọ doro anya ihe bụ́ nzube Chineke maka ihe a kpọrọ mmadụ ma na-enye ihe ọmụma sitere na Bible bụ́ ndị na-eme ka anyị mara ihe ọ dị mkpa ka anyị mee iji nweta ihu ọma ya. Ụfọdụ n’ime ihe ọmụmụ ndị na-adọrọ mmasị na ya bụ “Ònye Bụ Chineke?,” “Ònye Bụ Jisọs Kraịst?,” “Gịnị Bụ Nzube Chineke Maka Ụwa?,” na “Gịnị Bụ Alaeze Chineke?”

Anyị na-agba gị ume ịrịọ ka e zitere gị otu broshuọ a ma ọ bụ inweta ya n’ebe anyị na-edebe ihe ọmụma n’Intanet bụ́ www.watchtower.org. E nwere broshuọ a n’ihe karịrị narị asụsụ abụọ na iri ise.

Iji nweta otu broshuọ a, kpọtụrụ Ndịàmà Jehova nọ n’ógbè unu. Ọ bụrụ na ị ga-enwe mmasị ka mmadụ kpọtụrụ gị, biko dejupụta akụkụ a pụrụ ịdọkapụta adọkapụta dị na peeji a ma zite ya n’adres e dere na ya ma ọ bụ n’adres nke kwesịrị ekwesị e depụtara na peeji nke 5 na magazin a.

□ Biko kpọtụrụnụ m iji duziere m ọmụmụ Bible ebe obibi n’efu.

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya