Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g05 4/8 p. 1-2
  • Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
  • Teta!—2005
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Olee Nsogbu Ndị Na-eto Eto Na-enwe Taa?
    Teta!—2009
  • Ndị Ntorobịa, Na-ejenụ Ije n’Ụzọ Kwesịrị Jehova
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2003
  • Ruo Ókè Hà Aṅaa Ka Okpukpe Na-amasịru Ndị Na-eto Eto?
    Teta!—1998
  • Kalenda Ndị Maya nke Dị Ịtụnanya
    Teta!—2005
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Teta!—2005
g05 4/8 p. 1-2

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

April 8, 2005

Inyere Ndị Ntorobịa Nọ ná Nsogbu Aka

Ọtụtụ ndị ọkachamara na-ekwu na ndị ntorobịa nke oge a nọ ná nsogbu. Usoro isiokwu a na-atụle ụfọdụ n’ime ihe ndị na-akpatara ndị ntorobịa nsogbu ma na-atụrụ ndị ntorobịa na ndị nne na nna aro ndị bara uru.

3 Ndị Ntorobịa Nọ ná Nsogbu

5 Nrụgide Ndị Ntorobịa nke Oge A Na-enwe

9 Enyemaka Maka Ndị Ntorobịa nke Oge A

12 Ị̀ Maara?

13 Ugwu Ihe Mere Ha Ji Dị Anyị Mkpa

15 Ugwu Nọ n’Ihe Ize Ndụ

21 Ugwu Ònye Ga-azọpụta Ha?

25 “À Pụrụ Ime Ka Ndị Mkpọrọ Gbanwee?”

28 Ikiri Ụwa

30 Ndị Ihe Nkiri Pụrụ Itinye n’Ihe Ize Ndụ

31 Kalenda Ndị Maya nke Dị Ịtụnanya

32 Bịaruo Onye Okike Nso

Gịnị Mere M Ji Kwesị Ịrụ Ọrụ Ọkpụkpụ Aka? 22

Ọtụtụ ndị na-ele ọrụ aka anya dị ka ihe e kwesịrị ịgbara ọsọ. Ma ị̀ ma, ma ọ bụ na ị maghị, ịmụta ọrụ ọkpụkpụ aka pụrụ ịbara gị uru n’ụzọ dị ukwuu.

Chineke Ọ̀ Kwadoro Ka Nwoke na Nwoke Ma Ọ Bụ Nwanyị na Nwanyị Lụwa Onwe Ha? 26

A rụworo okwu a ụka n’ụzọ kpụ ọkụ n’ọnụ. Olee ntụziaka doro anya Bible na-enye n’okwu a?

[Ebe E Si Nweta Foto Dị na peeji 2]

Foto si n’aka Chris Hondros/Getty Images

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya