Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
November 8, 2002
À Ga-akwụsị Mgbasa Na-egbu Egbu nke Ọrịa AIDS?
Ọrịa AIDS bụ ihe otiti zuru ụwa ọnụ. Otú ọ dị, ọ kachazi njọ na South Africa. È nwere ihe ngwọta dịnụ?
3 “Ọrịa Na-efe Efe nke Kasị Mebie Ihe n’Akụkọ Ihe Mere Eme nke Mmadụ”
8 À Ga-akwụsị Ọrịa AIDS? Ọ Bụrụ Otú ahụ, Ọ̀ Bụ n’Ụzọ Dị Aṅaa?
17 Olileanya Maka Udo Ọ̀ Na-adakpọ Adakpọ?
18 Okpukpe Dị Iche Iche Agaa Assisi Ịchọ Udo
22 Ònye Ga-eweta Udo Na-adịgide Adịgide?
24 Mgbe Obere Mmehie Ihe Ghọrọ Ọdachi
25 Site n’Ịbụ Onye Na-eme Mkpọsa Maka Mgbanwe Ọchịchị gaa n’Ịbụ Onye Kraịst Nọpụrụ Iche
30 Ikiri Ụwa
32 Azịza Ndị Dị Irè Nye Ajụjụ Ndị Ị Nọworo Na-ajụ!
Chineke Ọ̀ Ga-eleghara Adịghị Ike Anyị Anya? 12
Ànyị pụrụ imeri adịghị ike anyị? Gịnị ka anyị na-aghaghị ime?
Fon A Na-eji Agagharị Agagharị Ọ̀ Dị M Mkpa? 14
Ngwá electronic a nke dị mfe iji mee ihe pụrụ inwe ihe ndọghachi azụ ndị ọ na-akpata. Olee otú a pụrụ isi chịkwaa iji fon a na-eji agagharị agagharị na-eme ihe?
[Ebe E Si Nweta Foto Ndi Dị na peeji 2]
Copyright Sean Sprague/Panos Pictures
AP Photo/Efrem Lukatsky
IHU AKWỤKWỌ: Alyx Kellington/Index Stock Photography