Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g02 5/8 p. 32
  • “Obere Akwụkwọ Dị Ike”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Obere Akwụkwọ Dị Ike”
  • Teta!—2002
Teta!—2002
g02 5/8 p. 32

“Obere Akwụkwọ Dị Ike”

Mgbe otu nwa okorobịa hapụrụ ọrụ ya n’otu ụlọ akụ̀ dị na Chicago, Illinois, U.S.A., iji gakwuo akwụkwọ, onye ọrụ ibe ya nyere ya otu akwụkwọ bụ́ Is There a Creator Who Cares About You? E mesịa, o nwetara akwụkwọ ozi site n’aka nwoke ahụ. O dere, sị:

‘Lee obere akwụkwọ dị ike akwụkwọ ahụ i nyere m bụ! Anọwo m na-agụ ya n’izu ole na ole ndị gafeworonụ, o nwekwara ihe ndị miri emi ọ tụlere. Ihe kasị masị m bụ ojiji e ji ihe ndị dị ná mbara igwe na akụkọ banyere mmalite nke ụwa wulite arụmụka na-akwado okike dị ka “ihe a ma ụma jiri ọgụgụ isi mee.” Ike e mesiri Ozizi Elu Ugwu ahụ masịkwara m.’

N’ihi ịgụ Is There a Creator Who Cares About You? a kpaliwo ọtụtụ ndị ichemikwu echiche banyere mmalite nakwa nzube nke ndụ. Nke ka mkpa, e nyeworo ọtụtụ ndị aka iru ná nkwubi okwu dabere n’ihe ha mụtara.

Ọ bụrụ na ọ ga-amasị gị inweta otu n’ime akwụkwọ a dị n’asụsụ Bekee nke nwere peeji 192, biko kpọtụrụ Ndịàmà Jehova nọ n’ógbè gị. Ọ bụrụ na ị ga-enwe mmasị ka mmadụ kpọtụrụ gị, biko dejupụta akụkụ a pụrụ ịdọkapụta adọkapụta dị na peeji a ma zite ya n’adres e dere na ya ma ọ bụ n’adres nke kwesịrị ekwesị e depụtara na peeji nke 5 na magazin a.

□ Biko kpọtụrụnụ m iji duziere m ọmụmụ Bible ebe obibi n’efu.

[Ebe E Si Nweta Foto Ndi Dị na peeji 32]

N’elu: Site n’ikike nke Anglo-Australian Observatory, foto David Malin sere; ihu akwụkwọ: J. Hester na P. Scowen (AZ State Univ.), NASA

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya