Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g98 9/8 p. 32
  • “Magazin Kachasị Mma”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Magazin Kachasị Mma”
  • Teta!—1998
Teta!—1998
g98 9/8 p. 32

“Magazin Kachasị Mma”

Ị̀ gụwo magazin Teta! mbụ? Olee otú ị ga-esi kọwaa nke i ji n’aka gị? Ị̀ hụtara isiokwu ndị dị na ya dị ka ndị na-enye ihe ọmụma, ndị e mere nnyocha ha nke ọma, na ndị ihe osise ha dị mma n’anya?

Otu onye edemede nọọrọ onwe ya si Nigeria, Africa, dere, sị: “Abụ m onye na-agụchi Teta! anya, ọ bụ ezie na abụghị m otu n’ime Ndịàmà Jehova. Teta! bụ magazin kachasị mma. Ọ bụ isi iyi nkà nchepụta echiche nye m. Azụ ya nile na-adọrọ adọrọ, na-ewulitekwa n’ime obi onye na-agụ ya nke na-enweghị ajọ mbunobi oké mkpali imepe peji ndị dị na ya. Mbipụta nke ọ bụla na-egosipụta nkà dị ịrịba ama; peji nke ọ bụla na-egosipụtakwa nkà ide akụkọ magburu onwe ya. N’ịbụ nke nwere isiokwu ndị na-abịa n’oge ha na ndị e dere n’ụzọ magburu onwe ha, mbipụta nke ọ bụla nwere ihe ọmụma bara oké uru.”

Anyị na-agba gị ume inyocha isiokwu ndị dị na Teta! nke a. Ọ bụrụ na ọ ga-amasị gị inweta ọzọ, biko deta akwụkwọ maka arịrịọ ahụ na Watch Tower, P.M.B. 1090, Benin City, Edo State, Nigeria, ma ọ bụ n’adres kwesịrị ekwesị e depụtara na peji nke 5. Ọ ga-amasị anyị izitere gị ọzọ ma ọ bụ, ọ bụrụ na ị rịọ maka ya, mee ndokwa ka mmadụ kpọtụrụ gị n’ebe obibi gị iji soro gị tụlee ihe oge ndị a ndị anyi bi n’ime ha pụtara.

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya