Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g97 1/8 p. 20
  • “Oké Mmehie Ihe Asaa nke Ụwa”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Oké Mmehie Ihe Asaa nke Ụwa”
  • Teta!—1997
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Olee Iwu Ndị Bụ́ Iwu Iri nke Chineke?
    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
  • Hụ Chineke nke Hụrụ Gị n’Anya n’Anya
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2006
  • “Olee nke Bụ́ nke Mbụ n’Ime Ihe Niile E Nyere n’Iwu?”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
  • Mmetụta Jizọs Na-enwe n’Ụwa Dum
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2005
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Teta!—1997
g97 1/8 p. 20

“Oké Mmehie Ihe Asaa nke Ụwa”

A NA-EKWU na Mohandas Gandhi chepụtara ndepụta nke ihe ọ kpọrọ “Oké Mmehie Ihe Asaa nke Ụwa.” Ha bụ ihe ndị na-esonụ:

• Akụ̀ na ụba n’arụghị ọrụ

• Ihe ụtọ n’enweghị akọ na uche

• Ihe ọmụma n’enweghị ezi àgwà

• Azụmahịa n’enweghị omume ọma

• Sayensị n’enweghị ọmịiko

• Ofufe n’achụghị àjà

• Ndọrọ ndọrọ ọchịchị n’enweghị ụkpụrụ

A na-ekwu na nwa nwa ya nwoke bụ́ Arun Gandhi agbakwụnyewo nke asatọ:

• Ihe ruuru mmadụ n’enweghị ibu ọrụ.

Ikekwe i nwere ike ịtụ aro ole na ole ndị ọzọ, ma o doro anya na ndepụta a na-akpata iche echiche. E jikọtara ihe ngwọta Bible nwere maka “mmehie ihe” ndị a ọnụ n’iwu abụọ: “Ị ga-ewere obi gị dum, werekwa mkpụrụ obi gị dum, werekwa uche gị dum, hụ Onyenwe anyị Chineke gị n’anya. Nke a bụ ihe ukwu na ihe mbụ e nyere n’iwu. Ihe nke abụọ nke yiri ya bụ nke a, Ị ga-ahụ onye agbata obi gị n’anya dị ka onwe gị. Iwu dum, na ndị amụma Chineke, na-ekokwasị n’ihe abụọ ndị a e nyere n’iwu.”—Matiu 22:37-40.

[Foto dị na peeji nke 20]

UPI/Corbis-Bettmann

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya