Ònye Kaị Pụrụ Ịtụkwasị Obi?
Ụkọchukwu?
Ònye Na-egbu Anụ?
Onyeọkà Iwu?
Onye Ọchịchị?
Aghụghọ emetụtawo ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ ihe nile a na-eme ná ndụ. N’ezie ọ dị anyị mkpa inwe olu anyị pụrụ ịtụkwasị obi.
Ụlọ Nche na Teta! bụ olu ndị dị otú ahụ. Ị pụrụ ịtụkwasị ha obi. N’ihi gịnị? N’ihi na e kwere nkwa na magazin ndị a aghaghị ịdị na-ejigide ụkpụrụ ezi omume nke Bible. Ha e nweghị ndị ahịa na-akpọsa ngwá ahịa ha ndị ha na-aghaghị ime ihe na-amasị ha. Na-agụ ha mgbe nile.
Biko ziterenụ m ụtụ otu afọ maka Ụlọ Nche na Teta! Etinyere m ₦36 maka mbipụta 36 nke magazin ndị a (mkpụrụ atọ kwa ọnwa).